Levitikọs 17:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ma o wetaghị ya n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute+ iji chụọrọ ya Jehova n’àjà n’ihu ụlọikwuu Jehova, a ga-agụ onye ahụ n’onye ikpe ọbara mara. Ọ wụfuwo ọbara, a ga-ebipụkwa onye ahụ n’etiti ndị ya,+
4 ma o wetaghị ya n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute+ iji chụọrọ ya Jehova n’àjà n’ihu ụlọikwuu Jehova, a ga-agụ onye ahụ n’onye ikpe ọbara mara. Ọ wụfuwo ọbara, a ga-ebipụkwa onye ahụ n’etiti ndị ya,+