Levitikọs 20:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “‘Ekpughela ọtọ nwanne nne gị nke nwaanyị+ na ọtọ nwanne nna gị nke nwaanyị,+ n’ihi na onye mere nke a ekpugheela ọtọ onye ya na ya bụ otu ọbara.+ Ha ga-aza ajụjụ maka njehie ha.
19 “‘Ekpughela ọtọ nwanne nne gị nke nwaanyị+ na ọtọ nwanne nna gị nke nwaanyị,+ n’ihi na onye mere nke a ekpugheela ọtọ onye ya na ya bụ otu ọbara.+ Ha ga-aza ajụjụ maka njehie ha.