Levitikọs 20:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ bụrụ na nwaanyị agakwuru anụmanụ ọ bụla ka ya na ya nwee mmekọ,+ unu ga-egbu nwaanyị ahụ na anụmanụ ahụ. A ghaghị igbu ha. Ọbara ha ga-adị ha n’isi.
16 Ọ bụrụ na nwaanyị agakwuru anụmanụ ọ bụla ka ya na ya nwee mmekọ,+ unu ga-egbu nwaanyị ahụ na anụmanụ ahụ. A ghaghị igbu ha. Ọbara ha ga-adị ha n’isi.