Ndị Hibru 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 n’ihi ya kwa, o ji ụgwọ ịchụ àjà maka mmehie nke ya dị ka ọ na-achụ maka nke ndị Izrel.+ Ndị Hibru 7:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ọ dịghị ya mkpa, dị ka ọ dị nnukwu ndị nchụàjà ahụ, ịdị na-achụ àjà kwa ụbọchị,+ nke mbụ maka mmehie nke ya,+ mgbe ahụzi maka mmehie nke ndị ya:+ (n’ihi na nke a ka o mere naanị otu ugboro+ mgbe ọ chụrụ onwe ya n’àjà;)+
27 Ọ dịghị ya mkpa, dị ka ọ dị nnukwu ndị nchụàjà ahụ, ịdị na-achụ àjà kwa ụbọchị,+ nke mbụ maka mmehie nke ya,+ mgbe ahụzi maka mmehie nke ndị ya:+ (n’ihi na nke a ka o mere naanị otu ugboro+ mgbe ọ chụrụ onwe ya n’àjà;)+