Levitikọs 20:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “‘Debenụ ụkpụrụ m niile+ na mkpebi ikpe m niile,+ na-emekwa ha, ka ala nke m ga-akpọbata unu ka unu biri na ya ghara ịgbọpụ unu.+
22 “‘Debenụ ụkpụrụ m niile+ na mkpebi ikpe m niile,+ na-emekwa ha, ka ala nke m ga-akpọbata unu ka unu biri na ya ghara ịgbọpụ unu.+