Levitikọs 20:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “‘Ọ bụrụ na nwoke edinaa* anụmanụ,+ a ghaghị igbu ya, unu ga-egbukwa anụmanụ ahụ.