Ilu 20:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Asịla: “M ga-emegwara ihe ọjọọ e mere m!”+ Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ,+ ọ ga-azọpụtakwa gị.+ Ndị Rom 12:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ndị m hụrụ n’anya, unu abọrọla onwe unu ọbọ,+ kama nyenụ ọnụma ahụ ohere;+ n’ihi na e dere, sị: “Ọ bụ m nwe ịbọ ọbọ; m ga-akwụ ụgwọ, ka Jehova kwuru.”+
19 Ndị m hụrụ n’anya, unu abọrọla onwe unu ọbọ,+ kama nyenụ ọnụma ahụ ohere;+ n’ihi na e dere, sị: “Ọ bụ m nwe ịbọ ọbọ; m ga-akwụ ụgwọ, ka Jehova kwuru.”+