Ọpụpụ 12:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Otu iwu ga-adịrị nwa afọ, dịkwara onye mbịarambịa nke bi n’etiti unu dị ka ọbịa.”+ Diuterọnọmi 10:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Unu onwe unu ga-ahụkwa onye mbịarambịa n’anya,+ n’ihi na unu ghọrọ ndị mbịarambịa n’ala Ijipt.+