Levitikọs 5:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ ga-efesa ọbara anụ àjà mmehie ahụ n’elu akụkụ ebe ịchụàjà, ma ọ ga-ahapụ ọbara ya nke fọdụrụ ka ọ gbasịa n’ala ebe ịchụàjà.+ Ọ bụ àjà mmehie.
9 Ọ ga-efesa ọbara anụ àjà mmehie ahụ n’elu akụkụ ebe ịchụàjà, ma ọ ga-ahapụ ọbara ya nke fọdụrụ ka ọ gbasịa n’ala ebe ịchụàjà.+ Ọ bụ àjà mmehie.