-
Ọnụ Ọgụgụ 19:14Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
14 “‘Nke a bụ iwu a ga-agbaso ma ọ bụrụ na mmadụ anwụọ n’ime ụlọikwuu: Onye ọ bụla nke batara n’ụlọikwuu ahụ na onye ọ bụla nke nọ n’ụlọikwuu ahụ, ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo ụbọchị asaa.
-