Ezikiel 44:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ha agaghị alụ nwaanyị di ya nwụrụ ma ọ bụ nwaanyị a gbara alụkwaghịm,+ kama ọ bụ ụmụ agbọghọ na-amaghị nwoke a mụrụ n’ụlọ Izrel+ ma ọ bụ nwaanyị di ya nwụrụ nke bụbu nwunye onye nchụàjà ka ha ga-alụ.’
22 Ha agaghị alụ nwaanyị di ya nwụrụ ma ọ bụ nwaanyị a gbara alụkwaghịm,+ kama ọ bụ ụmụ agbọghọ na-amaghị nwoke a mụrụ n’ụlọ Izrel+ ma ọ bụ nwaanyị di ya nwụrụ nke bụbu nwunye onye nchụàjà ka ha ga-alụ.’