Levitikọs 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ikpeazụ, ọ wụsara ụfọdụ n’ime mmanụ ahụ e ji ete mmadụ mmanụ n’isi Erọn wee tee ya mmanụ iji doo ya nsọ.+ Ọnụ Ọgụgụ 35:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Nzukọ+ unu ga-anapụta onye ahụ gburu mmadụ n’aka onye ọbọ ọbara ahụ, nzukọ unu ga-akpọghachi ya n’obodo mgbaba ahụ ọ gbagara, ọ ga-ebikwa ebe ahụ ruo mgbe nnukwu onye nchụàjà e tere mmanụ dị nsọ nwụrụ.+ Abụ Ọma 133:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ dị ka mmanụ dị mma a wụsara n’isi,+Nke na-agbada n’ajị agba,Bụ́ ajị agba Erọn,+Nke na-agbada n’olu uwe mwụda ya.+
12 N’ikpeazụ, ọ wụsara ụfọdụ n’ime mmanụ ahụ e ji ete mmadụ mmanụ n’isi Erọn wee tee ya mmanụ iji doo ya nsọ.+
25 Nzukọ+ unu ga-anapụta onye ahụ gburu mmadụ n’aka onye ọbọ ọbara ahụ, nzukọ unu ga-akpọghachi ya n’obodo mgbaba ahụ ọ gbagara, ọ ga-ebikwa ebe ahụ ruo mgbe nnukwu onye nchụàjà e tere mmanụ dị nsọ nwụrụ.+
2 Ọ dị ka mmanụ dị mma a wụsara n’isi,+Nke na-agbada n’ajị agba,Bụ́ ajị agba Erọn,+Nke na-agbada n’olu uwe mwụda ya.+