Levitikọs 15:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “‘Unu ga-emekwa ka ụmụ Izrel zere ihe ga-eme ka ha ghara ịdị ọcha, ka ha ghara ịnwụ n’adịghị ọcha ha maka imerụ ụlọikwuu m, bụ́ nke dị n’etiti ha.+
31 “‘Unu ga-emekwa ka ụmụ Izrel zere ihe ga-eme ka ha ghara ịdị ọcha, ka ha ghara ịnwụ n’adịghị ọcha ha maka imerụ ụlọikwuu m, bụ́ nke dị n’etiti ha.+