Diuterọnọmi 9:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Unu anọwo na-enupụrụ Jehova isi site n’àgwà unu na-akpaso ya+ malite n’ụbọchị m matara unu. Abụ Ọma 106:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ha kpasukwara ya iwe na mmiri Meriba,+Nke mere Mozis ji baa ná nsogbu n’ihi ha.+