Ọnụ Ọgụgụ 22:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Moab wee gwa ndị okenye Midian,+ sị: “Ìgwè mmadụ a ga-erichapụ ihe niile dị anyị gburugburu dị ka ehi si atachapụ ahịhịa ndụ n’ọhịa.” Ọ bụ Belak+ nwa Zipọ bụ eze Moab n’oge ahụ.
4 Moab wee gwa ndị okenye Midian,+ sị: “Ìgwè mmadụ a ga-erichapụ ihe niile dị anyị gburugburu dị ka ehi si atachapụ ahịhịa ndụ n’ọhịa.” Ọ bụ Belak+ nwa Zipọ bụ eze Moab n’oge ahụ.