Matiu 19:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Jizọs lere ha anya n’ihu, sị ha: “Ihe a agaghị ekwe omume n’ebe ụmụ mmadụ nọ, ma n’ebe Chineke nọ, ihe niile kwere omume.”+ 2 Pita 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 ma nata ịdọ aka ná ntị maka mmebi o mebiri ihe ziri ezi.+ Ịnyịnya ibu nke na-adịghị ekwu okwu ji olu mmadụ kwuo okwu,+ wee gbochie omume onye ara nke onye amụma ahụ chọrọ ime.+
26 Jizọs lere ha anya n’ihu, sị ha: “Ihe a agaghị ekwe omume n’ebe ụmụ mmadụ nọ, ma n’ebe Chineke nọ, ihe niile kwere omume.”+
16 ma nata ịdọ aka ná ntị maka mmebi o mebiri ihe ziri ezi.+ Ịnyịnya ibu nke na-adịghị ekwu okwu ji olu mmadụ kwuo okwu,+ wee gbochie omume onye ara nke onye amụma ahụ chọrọ ime.+