2 Pita 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 ma nata ịdọ aka ná ntị maka mmebi o mebiri ihe ziri ezi.+ Ịnyịnya ibu nke na-adịghị ekwu okwu ji olu mmadụ kwuo okwu,+ wee gbochie omume onye ara nke onye amụma ahụ chọrọ ime.+
16 ma nata ịdọ aka ná ntị maka mmebi o mebiri ihe ziri ezi.+ Ịnyịnya ibu nke na-adịghị ekwu okwu ji olu mmadụ kwuo okwu,+ wee gbochie omume onye ara nke onye amụma ahụ chọrọ ime.+