Ọnụ Ọgụgụ 22:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 O wee ruo n’ụtụtụ na Belak kpọọrọ Belam wee kpọgote ya na Bemọt-bel,+ ka o wee si n’ebe ahụ hụ ndị Izrel dum.+
41 O wee ruo n’ụtụtụ na Belak kpọọrọ Belam wee kpọgote ya na Bemọt-bel,+ ka o wee si n’ebe ahụ hụ ndị Izrel dum.+