Jenesis 30:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Leban wee sị ya: “Ugbu a, ọ bụrụ na ihe m masịrị gị,—enwetawo m ihe mgbaàmà na Jehova na-agọzi m n’ihi gị.”+ Levitikọs 19:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “‘Unu erikọtala ihe ọ bụla na ọbara.+ “‘Unu achọla ihe mgbaàmà maka ọdịnihu,+ unu emekwala anwansi.+ Ọnụ Ọgụgụ 23:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ihi na ọ dịghị ọgwụ ọ bụla a ga-akọ Jekọb,+Ọ dịghịkwa afa a ga-agba megide Izrel.+A pụrụ ikwu ugbu a banyere Jekọb na Izrel, sị,‘Lee nnọọ ihe Chineke rụrụ!’+
27 Leban wee sị ya: “Ugbu a, ọ bụrụ na ihe m masịrị gị,—enwetawo m ihe mgbaàmà na Jehova na-agọzi m n’ihi gị.”+
26 “‘Unu erikọtala ihe ọ bụla na ọbara.+ “‘Unu achọla ihe mgbaàmà maka ọdịnihu,+ unu emekwala anwansi.+
23 N’ihi na ọ dịghị ọgwụ ọ bụla a ga-akọ Jekọb,+Ọ dịghịkwa afa a ga-agba megide Izrel.+A pụrụ ikwu ugbu a banyere Jekọb na Izrel, sị,‘Lee nnọọ ihe Chineke rụrụ!’+