Jenesis 25:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ka oge na-aga, ọ mụụrụ ya Zimran na Jọkshan na Midan na Midian+ na Ishbak na Shua.+ 1 Ihe E Mere 1:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ma Ketura,+ bụ́ iko Ebreham,+ mụrụ Zimran na Jọkshan na Midan+ na Midian+ na Ishbak+ nakwa Shụa.+ Ụmụ Jọkshan bụ Shiba na Didan.+
32 Ma Ketura,+ bụ́ iko Ebreham,+ mụrụ Zimran na Jọkshan na Midan+ na Midian+ na Ishbak+ nakwa Shụa.+ Ụmụ Jọkshan bụ Shiba na Didan.+