Ọnụ Ọgụgụ 3:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ụmụ ndị ikom Meraraị,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ, bụ Malaị+ na Mushaị.+ Ọ bụ ezinụlọ ndị a bụ ezinụlọ ndị Livaị, dị ka ụlọ ndị nna ha si dị. 1 Ihe E Mere 23:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ụmụ Mushaị bụ Malaị na Ida na Jeremọt,+ mmadụ atọ.
20 Ụmụ ndị ikom Meraraị,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ, bụ Malaị+ na Mushaị.+ Ọ bụ ezinụlọ ndị a bụ ezinụlọ ndị Livaị, dị ka ụlọ ndị nna ha si dị.