Ọpụpụ 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ụmụ ndị ikom Kohat bụ Amram na Izha na Hibrọn na Ọziel.+ Kohat dịrị ndụ otu narị afọ na iri atọ na atọ. Ọnụ Ọgụgụ 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ụmụ ndị ikom Kohat,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ, bụ Amram na Izha,+ Hibrọn na Ọziel.
18 Ụmụ ndị ikom Kohat bụ Amram na Izha na Hibrọn na Ọziel.+ Kohat dịrị ndụ otu narị afọ na iri atọ na atọ.