Ọpụpụ 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ime oge a, otu nwoke nke si n’ụlọ Livaị gara lụrụ nwaanyị si n’ebo Livaị.+ Ọpụpụ 6:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Amram wee lụrụ+ Jokebed nwanne nna ya. E mesịa, ọ mụụrụ ya Erọn na Mozis.+ Amram dịrị ndụ otu narị afọ na iri atọ na asaa.
20 Amram wee lụrụ+ Jokebed nwanne nna ya. E mesịa, ọ mụụrụ ya Erọn na Mozis.+ Amram dịrị ndụ otu narị afọ na iri atọ na asaa.