Ọnụ Ọgụgụ 15:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 onye na-eweta onyinye ya ga-ewetakwara Jehova àjà ọka* bụ́ ntụ ọka e gwere nke ọma,+ ya bụ, otu ụzọ n’ụzọ iri nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa, nke a gwara otu ụzọ n’ụzọ anọ nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ hin mmanụ.
4 onye na-eweta onyinye ya ga-ewetakwara Jehova àjà ọka* bụ́ ntụ ọka e gwere nke ọma,+ ya bụ, otu ụzọ n’ụzọ iri nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa, nke a gwara otu ụzọ n’ụzọ anọ nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ hin mmanụ.