40 Ị ga-eji otu ụzọ n’ụzọ iri nke otu efa ntụ ọka e gwere nke ọma+ nke a gwara otu ụzọ n’ụzọ anọ nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ hin mmanụ a sụpụtara ná mkpụrụ oliv, na àjà ihe ọṅụṅụ+ nke bụ́ otu ụzọ n’ụzọ anọ nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ hin mmanya wee chụọ nwa ebule nke mbụ ahụ n’àjà.