Ọpụpụ 29:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ị ga-achụkwa nwa ebule nke abụọ ahụ n’àjà ná mgbede. Ị ga-achụ ya n’àjà, ya na àjà ọka+ nke dị ka nke a na-achụ n’ụtụtụ nakwa àjà ihe ọṅụṅụ nke dị ka àjà ihe ọṅụṅụ ya, ka ọ bụrụ ihe na-esi ísì ụtọ, àjà a na-esurere Jehova n’ọkụ.
41 Ị ga-achụkwa nwa ebule nke abụọ ahụ n’àjà ná mgbede. Ị ga-achụ ya n’àjà, ya na àjà ọka+ nke dị ka nke a na-achụ n’ụtụtụ nakwa àjà ihe ọṅụṅụ nke dị ka àjà ihe ọṅụṅụ ya, ka ọ bụrụ ihe na-esi ísì ụtọ, àjà a na-esurere Jehova n’ọkụ.