Ọnụ Ọgụgụ 28:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 nakwa otu ụzọ n’ụzọ iri nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa ntụ ọka e gwere nke ọma, ka ọ bụrụ àjà ọka a gwara mmanụ maka nwa ebule nke ọ bụla, ka ọ bụrụ àjà nsure ọkụ, nke na-esi ísì ụtọ,+ àjà a na-esurere Jehova n’ọkụ.
13 nakwa otu ụzọ n’ụzọ iri nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa ntụ ọka e gwere nke ọma, ka ọ bụrụ àjà ọka a gwara mmanụ maka nwa ebule nke ọ bụla, ka ọ bụrụ àjà nsure ọkụ, nke na-esi ísì ụtọ,+ àjà a na-esurere Jehova n’ọkụ.