Ọnụ Ọgụgụ 28:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “‘Ná mbido ọnwa unu ọ bụla, unu ga-eji ụmụ oké ehi abụọ na otu ebule, ụmụ ebule asaa ahụ́ dị mma, ndị gbara otu afọ otu afọ, chụọrọ Jehova àjà nsure ọkụ,+
11 “‘Ná mbido ọnwa unu ọ bụla, unu ga-eji ụmụ oké ehi abụọ na otu ebule, ụmụ ebule asaa ahụ́ dị mma, ndị gbara otu afọ otu afọ, chụọrọ Jehova àjà nsure ọkụ,+