Ọnụ Ọgụgụ 28:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Sịkwa ha, ‘Nke a bụ àjà a na-esure n’ọkụ nke unu ga na-achụrụ Jehova: ụmụ ebule abụọ ahụ́ dị mma, ndị gbara otu afọ otu afọ, kwa ụbọchị, ka ha bụrụ àjà nsure ọkụ a na-achụ mgbe niile.+
3 “Sịkwa ha, ‘Nke a bụ àjà a na-esure n’ọkụ nke unu ga na-achụrụ Jehova: ụmụ ebule abụọ ahụ́ dị mma, ndị gbara otu afọ otu afọ, kwa ụbọchị, ka ha bụrụ àjà nsure ọkụ a na-achụ mgbe niile.+