Ọnụ Ọgụgụ 15:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ị ga-ejikwa mmanya chụọ àjà ihe ọṅụṅụ,+ ọ ga-adị otu ụzọ n’ụzọ anọ nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ hin, ya na àjà nsure ọkụ ma ọ bụ iji chụọ nwa ebule nke ọ bụla n’àjà.
5 Ị ga-ejikwa mmanya chụọ àjà ihe ọṅụṅụ,+ ọ ga-adị otu ụzọ n’ụzọ anọ nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ hin, ya na àjà nsure ọkụ ma ọ bụ iji chụọ nwa ebule nke ọ bụla n’àjà.