Jenesis 28:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Jekọb wee kwe nkwa,+ sị: “Ọ bụrụ na Chineke anọnyere m ma chebe m n’ihe a m na-eje wee nye m nri m ga-eri nakwa uwe m ga-eyi,+ Levitikọs 27:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Gwa ụmụ Izrel okwu, sị ha, ‘Ọ bụrụ na mmadụ ekwe nkwa pụrụ iche+ inye Jehova mkpụrụ obi dị ka ọnụ ahịa e kpebiri si dị, Ndị Ikpe 11:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Jefta wee kwe Jehova nkwa,+ sị: “Ọ bụrụ na i nyefee ụmụ Amọn n’aka m,
20 Jekọb wee kwe nkwa,+ sị: “Ọ bụrụ na Chineke anọnyere m ma chebe m n’ihe a m na-eje wee nye m nri m ga-eri nakwa uwe m ga-eyi,+
2 “Gwa ụmụ Izrel okwu, sị ha, ‘Ọ bụrụ na mmadụ ekwe nkwa pụrụ iche+ inye Jehova mkpụrụ obi dị ka ọnụ ahịa e kpebiri si dị,