Ọnụ Ọgụgụ 19:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “‘Nwoke dị ọcha ga-ekporo ntụ+ nne ehi ahụ kposa ná mpụga ebe unu mara ụlọikwuu n’ebe dị ọcha; a ga-edebere ya nzukọ ụmụ Izrel maka mmiri ahụ e ji eme ka mmadụ dị ọcha.+ Ọ bụ àjà mmehie.
9 “‘Nwoke dị ọcha ga-ekporo ntụ+ nne ehi ahụ kposa ná mpụga ebe unu mara ụlọikwuu n’ebe dị ọcha; a ga-edebere ya nzukọ ụmụ Izrel maka mmiri ahụ e ji eme ka mmadụ dị ọcha.+ Ọ bụ àjà mmehie.