Ọnụ Ọgụgụ 26:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ndị a bụ ezinụlọ ndị si n’ebo Gad. N’ime ha, ndị e debara aha ha n’akwụkwọ dị puku mmadụ iri anọ na narị ise.+ Joshụa 13:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Mozis nyekwara ebo Gad, bụ́ ụmụ Gad, ihe nketa n’ezinụlọ n’ezinụlọ,+
18 Ndị a bụ ezinụlọ ndị si n’ebo Gad. N’ime ha, ndị e debara aha ha n’akwụkwọ dị puku mmadụ iri anọ na narị ise.+