Ọpụpụ 16:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 E mesịa, ha si n’Ilim pụọ,+ n’ikpeazụ nzukọ ụmụ Izrel dum bịarutere n’ala ịkpa Sin,+ nke dị n’agbata Ilim na Saịnaị, n’abalị iri na ise n’ọnwa nke abụọ mgbe ha pụtasịrị n’ala Ijipt.
16 E mesịa, ha si n’Ilim pụọ,+ n’ikpeazụ nzukọ ụmụ Izrel dum bịarutere n’ala ịkpa Sin,+ nke dị n’agbata Ilim na Saịnaị, n’abalị iri na ise n’ọnwa nke abụọ mgbe ha pụtasịrị n’ala Ijipt.