Diuterọnọmi 4:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 N’oge ahụ, Mozis wepụtara obodo atọ n’akụkụ ọwụwa anyanwụ nke Jọdan,+ Diuterọnọmi 19:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 n’ihi na i debere iwu a dum m na-enye gị taa site n’ime ya, bụ́ ịhụ Jehova bụ́ Chineke gị n’anya na ije ije n’ụzọ ya mgbe niile,+ ị ga-atụkwasịkwara onwe gị obodo atọ ọzọ n’atọ ndị a,+
9 n’ihi na i debere iwu a dum m na-enye gị taa site n’ime ya, bụ́ ịhụ Jehova bụ́ Chineke gị n’anya na ije ije n’ụzọ ya mgbe niile,+ ị ga-atụkwasịkwara onwe gị obodo atọ ọzọ n’atọ ndị a,+