Ọnụ Ọgụgụ 35:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “‘Ọ bụ onye ọbọ+ ọbara ga-egbu onye ahụ gburu ọchụ. Ya onwe ya ga-egbu ya mgbe ọ bụla o nwetara ya.
19 “‘Ọ bụ onye ọbọ+ ọbara ga-egbu onye ahụ gburu ọchụ. Ya onwe ya ga-egbu ya mgbe ọ bụla o nwetara ya.