Jenesis 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee sị: “Gịnị ka i mere? Gee ntị! Ọbara nwanne gị si n’ala na-etiku m.+ Abụ Ọma 106:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ha wee na-awụfu ọbara na-emeghị ihe ọjọọ,+Bụ́ ọbara ụmụ ha ndị ikom na ọbara ụmụ ha ndị inyom,Ndị ha chụụrụ arụsị dị iche iche nke Kenan n’àjà;+E wee jiri ịwụfu ọbara merụọ ala ahụ.+ Luk 11:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 ka e wee jụta ọbara nke ndị amụma+ niile a wụfuru malite mgbe a tọrọ ntọala ụwa n’aka ọgbọ a,+
38 Ha wee na-awụfu ọbara na-emeghị ihe ọjọọ,+Bụ́ ọbara ụmụ ha ndị ikom na ọbara ụmụ ha ndị inyom,Ndị ha chụụrụ arụsị dị iche iche nke Kenan n’àjà;+E wee jiri ịwụfu ọbara merụọ ala ahụ.+