Ọnụ Ọgụgụ 27:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ụmụ nwaanyị Zelofehad+ nwa Hifa nwa Gilied nwa Mekia bụ́ nwa Manase,+ onye ezinụlọ Manase nwa Josef, wee bịa nso. Ndị a bụ aha ụmụ ya ahụ: Mala, Noa na Họgla na Milka na Teza.+
27 Ụmụ nwaanyị Zelofehad+ nwa Hifa nwa Gilied nwa Mekia bụ́ nwa Manase,+ onye ezinụlọ Manase nwa Josef, wee bịa nso. Ndị a bụ aha ụmụ ya ahụ: Mala, Noa na Họgla na Milka na Teza.+