Ọnụ Ọgụgụ 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ụmụ ndị ikom Kohat,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ, bụ Amram na Izha,+ Hibrọn na Ọziel. Ọnụ Ọgụgụ 3:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ndị bụ́ ezinụlọ Kohat bụ ezinụlọ ụmụ Amram na ezinụlọ ụmụ Izha na ezinụlọ ụmụ Hibrọn na ezinụlọ ụmụ Ọziel. Ọ bụ ezinụlọ ndị a bụ ezinụlọ ụmụ Kohat.+
27 Ndị bụ́ ezinụlọ Kohat bụ ezinụlọ ụmụ Amram na ezinụlọ ụmụ Izha na ezinụlọ ụmụ Hibrọn na ezinụlọ ụmụ Ọziel. Ọ bụ ezinụlọ ndị a bụ ezinụlọ ụmụ Kohat.+