Ọpụpụ 37:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 E mesịa, o ji ọlaedo a na-agwaghị agwa mee arịa ndị dị n’elu tebụl ahụ, efere ya na iko ya na ọkwá ya na ihe mmiri ya ndị a ga-eji na-awụsa àjà ihe ọṅụṅụ.+
16 E mesịa, o ji ọlaedo a na-agwaghị agwa mee arịa ndị dị n’elu tebụl ahụ, efere ya na iko ya na ọkwá ya na ihe mmiri ya ndị a ga-eji na-awụsa àjà ihe ọṅụṅụ.+