20 “Ma gị onwe gị, ị ga-enye ụmụ Izrel iwu ka ha wetara gị mmanụ a na-agwaghị agwa, nke a sụpụtara ná mkpụrụ oliv maka ihe ọkụ, ka e jiri ya na-amụnye oriọna mgbe niile.+
2 “Nye ụmụ Izrel iwu ka ha wetara gị mmanụ a sụpụtara ná mkpụrụ oliv, bụ́ mmanụ a na-agwaghị agwa, maka ihe na-enye ìhè,+ ka oriọna wee na-enwu ọkụ mgbe niile.+