Ọnụ Ọgụgụ 3:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ndị bụ́ ezinụlọ Geshọn bụ ezinụlọ ụmụ Libnaị+ na ezinụlọ ụmụ Shimiaị.+ Ọ bụ ezinụlọ ndị a bụ ezinụlọ ụmụ Geshọn. Ọnụ Ọgụgụ 3:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ezinụlọ ụmụ Geshọn nọ n’azụ ụlọikwuu ahụ.+ Ha mara ụlọikwuu n’ebe ọdịda anyanwụ.
21 Ndị bụ́ ezinụlọ Geshọn bụ ezinụlọ ụmụ Libnaị+ na ezinụlọ ụmụ Shimiaị.+ Ọ bụ ezinụlọ ndị a bụ ezinụlọ ụmụ Geshọn.