Ọnụ Ọgụgụ 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị a bụ aha ụmụ ndị ikom Erọn, bụ́ ndị nchụàjà e tere mmanụ, ndị e nyere ike ịrụ ọrụ dị ka ndị nchụàjà.+ Ọnụ Ọgụgụ 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ị ga-ahọpụta Erọn na ụmụ ya, ha ga na-arụ ọrụ ha dị ka ndị nchụàjà;+ a ga-egbu onye nkịtị ọ bụla nke bịara nso.”+
3 Ndị a bụ aha ụmụ ndị ikom Erọn, bụ́ ndị nchụàjà e tere mmanụ, ndị e nyere ike ịrụ ọrụ dị ka ndị nchụàjà.+
10 Ị ga-ahọpụta Erọn na ụmụ ya, ha ga na-arụ ọrụ ha dị ka ndị nchụàjà;+ a ga-egbu onye nkịtị ọ bụla nke bịara nso.”+