Ọpụpụ 26:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “Ị ga-ejikwa osisi akeshịa+ rụọ osisi ntụhie, osisi ntụhie ise maka awara osisi ndị dị n’otu akụkụ ụlọikwuu ahụ, Ọpụpụ 36:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 O wee jiri osisi akeshịa rụọ osisi ntụhie, osisi ntụhie ise maka awara osisi ndị ahụ dị n’otu akụkụ ụlọikwuu ahụ+
26 “Ị ga-ejikwa osisi akeshịa+ rụọ osisi ntụhie, osisi ntụhie ise maka awara osisi ndị dị n’otu akụkụ ụlọikwuu ahụ,
31 O wee jiri osisi akeshịa rụọ osisi ntụhie, osisi ntụhie ise maka awara osisi ndị ahụ dị n’otu akụkụ ụlọikwuu ahụ+