Ọnụ Ọgụgụ 3:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 N’ime ndị niile bụ́ ụmụ nwoke, malite ná ndị ruru otu ọnwa gbagowe, e nwere puku mmadụ asatọ na narị isii, bụ́ ndị na-arụ ọrụ e kwesịrị ịrụ n’ebe nsọ ahụ.+
28 N’ime ndị niile bụ́ ụmụ nwoke, malite ná ndị ruru otu ọnwa gbagowe, e nwere puku mmadụ asatọ na narị isii, bụ́ ndị na-arụ ọrụ e kwesịrị ịrụ n’ebe nsọ ahụ.+