Ọnụ Ọgụgụ 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Deba aha ụmụ ndị ikom Livaị n’akwụkwọ dị ka ụlọ ndị nna ha si dị, n’ezinụlọ n’ezinụlọ. Ị ga-edeba aha nwoke ọ bụla n’akwụkwọ+ malite ná ndị ruru otu ọnwa gbagowe.” Ọnụ Ọgụgụ 4:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “Ma ị ga-edeba aha ụmụ ndị ikom Meraraị+ n’akwụkwọ, n’ezinụlọ n’ezinụlọ, dị ka ụlọ ndị nna ha si dị.
15 “Deba aha ụmụ ndị ikom Livaị n’akwụkwọ dị ka ụlọ ndị nna ha si dị, n’ezinụlọ n’ezinụlọ. Ị ga-edeba aha nwoke ọ bụla n’akwụkwọ+ malite ná ndị ruru otu ọnwa gbagowe.”
29 “Ma ị ga-edeba aha ụmụ ndị ikom Meraraị+ n’akwụkwọ, n’ezinụlọ n’ezinụlọ, dị ka ụlọ ndị nna ha si dị.