-
Ọnụ Ọgụgụ 3:39Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
39 Ndị Livaị niile e debara aha ha n’akwụkwọ, bụ́ ndị Mozis na Erọn debara aha ha n’akwụkwọ n’ezinụlọ n’ezinụlọ, dị ka Jehova nyere n’iwu, ụmụ nwoke niile malite ná ndị ruru otu ọnwa gbagowe, dị puku iri abụọ na puku abụọ.
-