Diuterọnọmi 27:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke na-etinyeghị ihe e kwuru n’iwu a n’ọrụ site n’ime ya.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’) Ndị Galeshia 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na ndị niile na-adabere n’ọrụ nke iwu bụ ndị a bụrụ ọnụ; n’ihi na e dere, sị: “Onye a bụrụ ọnụ ka onye ọ bụla bụ, nke na-anọgideghị n’ihe niile e dere n’akwụkwọ mpịakọta nke Iwu ahụ ka o wee na-edebe ha.”+
26 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke na-etinyeghị ihe e kwuru n’iwu a n’ọrụ site n’ime ya.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)
10 N’ihi na ndị niile na-adabere n’ọrụ nke iwu bụ ndị a bụrụ ọnụ; n’ihi na e dere, sị: “Onye a bụrụ ọnụ ka onye ọ bụla bụ, nke na-anọgideghị n’ihe niile e dere n’akwụkwọ mpịakọta nke Iwu ahụ ka o wee na-edebe ha.”+