Jenesis 43:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Mgbe o lepụrụ anya hụ Benjamin nwanne ya, onye nne ya mụrụ,+ ọ gara n’ihu ikwu, sị: “Onye a ọ̀ bụ nwanne unu nke ọdụdụ bụ́ onye unu gwara m maka ya?”+ O kwukwara, sị: “Nwa m, ka Chineke meere gị amara.”+
29 Mgbe o lepụrụ anya hụ Benjamin nwanne ya, onye nne ya mụrụ,+ ọ gara n’ihu ikwu, sị: “Onye a ọ̀ bụ nwanne unu nke ọdụdụ bụ́ onye unu gwara m maka ya?”+ O kwukwara, sị: “Nwa m, ka Chineke meere gị amara.”+