Abụ Ọma 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 E nwere ọtụtụ ndị na-ajụ, sị: “Ònye ga-eme ka anyị hụ ihe ọma?”Jehova, biko, mee ka ìhè si n’ihu gị nwukwasị anyị.+
6 E nwere ọtụtụ ndị na-ajụ, sị: “Ònye ga-eme ka anyị hụ ihe ọma?”Jehova, biko, mee ka ìhè si n’ihu gị nwukwasị anyị.+